Articles

Articles

Ugo: Jọnalụ Amụmamụ (UJAI)Journal of Centre for Igbo Studies, University of Nigeria, Nsukka

Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo (UJAI) bụ maka nkwalite mmụta asụsụ, agụmagụ, aka nka na omenala Igbo. Okwu Ndubata Maka Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo Ugo: Jọnalụ Amụmamụ Igbo (UJAI) bụ maka nkwalite mmụta asụsụ, agụmagụ, aka nka na omenala Igbo. Ndị ọhazi na-akpọ oku maka mwebata akwụkwọ nchọcha gbasara Igbo n’uju ya. Ya bụ, maka ihe ọbụla gbasara asụsụ Igbo, omenala Igbo na ihe ndị ọzọ hiwere isi n’ala Igbo dịka o si metụta asụsụ, omenala, akanka, azụmahịa, ọrụ, obibi ndụ ndị Igbo, mgbasa ndị Igbo, adịmuchu maọbụ agbammbọ ndị Igbo, mmepeanya nakwa ndọrọndọrọ ọchịchị n’ala Igbo na ebe ndị ọzọ a na-ahụ ndị Igbo.